Feelings

17 phrases · Igbo with romanization, English and audio

  1. Obi dị m ụtọ

    I'm happy

  2. Ọ masịrị m

    I like it

  3. Ọ bụ ihe ọchị

    That's funny

  4. M ji gị eme ọnụ

    I'm proud of you

  5. Obi ruru m ala

    I'm relieved

  6. A hụrụ m gị n'anya

    I love you

  7. Ọ na-agụ m gị

    I miss you

  8. Ọ dị m mwute

    I'm sad

  9. Naanị m nọ

    I'm on my own

  10. Iwe na-ewe m

    I'm angry

  11. Ụjọ na-atụ m

    I'm afraid

  12. Ọ tụrụ m n'anya

    I'm surprised

  13. Ọ na-echegbu m

    I'm worried

  14. Ihere na-eme m

    I'm embarrassed

  15. Ike gwụrụ m

    I'm tired

  16. Ụra na-atụ m

    I'm sleepy

  17. Adị m mma

    I'm fine

More Igbo phrases

Browse all TravelPhrases languages